Daniel 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.” Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2022, p. 15-16 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Ụlọ Nche,10/1/2014, p. 1110/15/2005, p. 2710/15/1990, p. 18 Amụma Daniel, p. 97 Ezi Udo, p. 70-71
17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.”
4:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2022, p. 15-16 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Ụlọ Nche,10/1/2014, p. 1110/15/2005, p. 2710/15/1990, p. 18 Amụma Daniel, p. 97 Ezi Udo, p. 70-71