Daniel 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 nke akwụkwọ ya mara mma, nke mkpụrụ ọ mịrị hiri nne, nke nri si na ya na-ezuru ma mmadụ ma anụmanụ, nke anụ ọhịa dị iche iche bi n’okpuru ya, nke nnụnụ dị iche iche bikwa n’alaka ya,+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:21 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32
21 nke akwụkwọ ya mara mma, nke mkpụrụ ọ mịrị hiri nne, nke nri si na ya na-ezuru ma mmadụ ma anụmanụ, nke anụ ọhịa dị iche iche bi n’okpuru ya, nke nnụnụ dị iche iche bikwa n’alaka ya,+