Daniel 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 bụ gị, eze, n’ihi na ị ghọọla onye ukwu ma dị ike. A na-anụ banyere ebube gị n’ebe niile. O ruola n’eluigwe,+ ọchịchị gị eruokwala n’ebe niile n’ụwa.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:22 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Amụma Daniel, p. 86-87
22 bụ gị, eze, n’ihi na ị ghọọla onye ukwu ma dị ike. A na-anụ banyere ebube gị n’ebe niile. O ruola n’eluigwe,+ ọchịchị gị eruokwala n’ebe niile n’ụwa.+