-
Daniel 4:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 “‘Eze hụkwara onye nche, onye dị nsọ,+ ka o si n’eluigwe na-agbadata ma na-asị: “Gbutuonụ osisi ahụ, bibiekwanụ ya. Ma, hapụnụ úkwù ya na mgbọrọgwụ ya n’ala, n’etiti ahịhịa ndị dị n’ọhịa, keekwanụ ya agbụ ígwè na agbụ ọla kọpa. Ka igirigi si n’eluigwe dee ya, ka ya na anụ ọhịa nọrọ ruo mgbe oge asaa gafere.”+
-