32 e sikwa n’ebe ndị mmadụ bi na-achụpụ gị. Gị na anụ ndị bi n’ọhịa ga-ebi. Ị ga na-ata ahịhịa ka ehi, oge asaa ga-agafekwa, ruo mgbe ị matara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ, nakwa na ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa.’”+