Daniel 4:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ozugbo ahụ, okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza. E si n’ebe ndị mmadụ bi chụpụ ya. O wee malite ịta ahịhịa ka ehi. Igirigi nke si n’eluigwe nọ na-ede ya ahụ́ ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo ka ábụ́bà* ugo, mbọ́ ya etookwa ogologo ka mbọ́ nnụnụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:33 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Amụma Daniel, p. 90
33 Ozugbo ahụ, okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza. E si n’ebe ndị mmadụ bi chụpụ ya. O wee malite ịta ahịhịa ka ehi. Igirigi nke si n’eluigwe nọ na-ede ya ahụ́ ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo ka ábụ́bà* ugo, mbọ́ ya etookwa ogologo ka mbọ́ nnụnụ.+