Daniel 4:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 “Ugbu a, mụnwa bụ́ Nebukadneza na-eto Eze eluigwe, na-ebuli ya elu ma na-aja ya mma+ n’ihi na ọrụ ya niile dị mma, ọ na-ekpekwa ikpe ziri ezi.+ M na-etokwa ya n’ihi na o nwere ike iweda ndị dị mpako ala.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:37 Amụma Daniel, p. 93
37 “Ugbu a, mụnwa bụ́ Nebukadneza na-eto Eze eluigwe, na-ebuli ya elu ma na-aja ya mma+ n’ihi na ọrụ ya niile dị mma, ọ na-ekpekwa ikpe ziri ezi.+ M na-etokwa ya n’ihi na o nwere ike iweda ndị dị mpako ala.”+