-
Daniel 5:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ha wee chịta arịa ọlaedo ndị ahụ e bukọọrọ n’ụlọ nsọ Chineke dị na Jeruselem. Eze na ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị ya na ndị iko ya nwaanyị na ndị nwunye ya ndị ọzọ wee jiri ha ṅụọ mmanya.
-