Daniel 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihu eze wee gbanwee, ihe ọ na-eche n’obi ya* menyekwara ya ụjọ. Ụkwụ malitere ịma ya jijiji,+ ikpere ya nọkwa na-akụkọta ọnụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:6 Amụma Daniel, p. 102-104
6 Ihu eze wee gbanwee, ihe ọ na-eche n’obi ya* menyekwara ya ụjọ. Ụkwụ malitere ịma ya jijiji,+ ikpere ya nọkwa na-akụkọta ọnụ.