-
Daniel 5:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Eze ji oké olu kwuo ka a kpọtara ya ndị dibịa afa, ndị Kaldia,* na ndị na-eji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Eze gwara ndị ma ihe na Babịlọn, sị: “Onye ọ bụla nke ga-agụtali ihe a e dere ma kọwaara m ihe ọ pụtara, a ga-eyiwe ya uwe na-acha pọpụl, yinye ya ihe olu ọlaedo n’olu,+ ọ ga-abụkwa onye nke atọ na-achị n’alaeze a.”+
-