Daniel 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị niile ma ihe, bụ́ ndị na-ejere eze ozi, wee bata. Ma ha enweghị ike ịgụ ihe ahụ e dere ma ọ bụ ịkọwara eze ihe ọ pụtara.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:8 Amụma Daniel, p. 104-105
8 Ndị niile ma ihe, bụ́ ndị na-ejere eze ozi, wee bata. Ma ha enweghị ike ịgụ ihe ahụ e dere ma ọ bụ ịkọwara eze ihe ọ pụtara.+