Daniel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, nnukwu ụjọ tụrụ Eze Belshaza, ihu ya gbanwekwara. Ihe a na-emenụ gbagwojuru ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị ya anya.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Amụma Daniel, p. 105
9 N’ihi ya, nnukwu ụjọ tụrụ Eze Belshaza, ihu ya gbanwekwara. Ihe a na-emenụ gbagwojuru ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị ya anya.+