Daniel 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ihe eze na ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị ya nọ na-ekwu, nne eze* batara n’ebe ahụ a nọ na-eri oriri. Nne eze wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. Ekwela ka ihe ị na-eche n’obi gị* menye gị ụjọ, ka ihu gị gharakwa ịgbanwe. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:10 Amụma Daniel, p. 106
10 N’ihi ihe eze na ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị ya nọ na-ekwu, nne eze* batara n’ebe ahụ a nọ na-eri oriri. Nne eze wee sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. Ekwela ka ihe ị na-eche n’obi gị* menye gị ụjọ, ka ihu gị gharakwa ịgbanwe.