Daniel 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na mmụọ pụrụ iche na-akpa ike n’ahụ́ Daniel, onye eze gụrụ Belteshaza.+ Ọ ma ihe, na-aghọtakwa ihe nke na o nwere ike ịkọwa nrọ, ilu, nakwa ihe tara akpụ.*+ Ka a kpọọ Daniel ka ọ bịa. Ọ ga-akọwara gị ihe a.” Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:12 Amụma Daniel, p. 106
12 N’ihi na mmụọ pụrụ iche na-akpa ike n’ahụ́ Daniel, onye eze gụrụ Belteshaza.+ Ọ ma ihe, na-aghọtakwa ihe nke na o nwere ike ịkọwa nrọ, ilu, nakwa ihe tara akpụ.*+ Ka a kpọọ Daniel ka ọ bịa. Ọ ga-akọwara gị ihe a.”