Daniel 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, a kpọtara Daniel n’ihu eze. Eze jụrụ Daniel, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Daniel, onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ ndị nna m,* eze, si Juda kpọta?+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 14 Amụma Daniel, p. 106-107
13 N’ihi ya, a kpọtara Daniel n’ihu eze. Eze jụrụ Daniel, sị: “Ọ̀ bụ gị bụ Daniel, onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ ndị nna m,* eze, si Juda kpọta?+