Daniel 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma mgbe ọ dịwara mpako, ya akpọchiekwa obi ya, o buliri onwe ya elu,+ e wee chụtuo ya n’ocheeze ya, n’alaeze ya. A kpụkwara ùgwù ya n’ala.
20 Ma mgbe ọ dịwara mpako, ya akpọchiekwa obi ya, o buliri onwe ya elu,+ e wee chụtuo ya n’ocheeze ya, n’alaeze ya. A kpụkwara ùgwù ya n’ala.