-
Daniel 5:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 E si n’ebe ndị mmadụ bi chụpụ ya. E mekwara ka obi ya dị ka nke anụ ọhịa, ya na jakị ọhịa wee biri. Ọ tara ahịhịa ka ehi, igirigi nke si n’eluigwe dekwara ya ahụ́, ruo mgbe ọ matara na ọ bụ Chineke Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ nakwa na ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa.+
-