Daniel 5:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Belshaza nyeziri iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha pọpụl, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu. A makwara ọkwa na ọ ga-abụ onye nke atọ na-achị n’alaeze ahụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:29 Amụma Daniel, p. 109
29 Belshaza nyeziri iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha pọpụl, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu. A makwara ọkwa na ọ ga-abụ onye nke atọ na-achị n’alaeze ahụ.+