Daniel 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Eze họpụtakwara ndị isi atọ ka ha na-elekọta ọrụ ndị setrap*+ ahụ na-arụ. Ndị setrap a ga na-akọrọ ha otú ihe si aga, ka ihe ghara imebinahụ eze. Daniel so na mmadụ atọ a e mere ndị isi.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:2 Amụma Daniel, p. 115-116
2 Eze họpụtakwara ndị isi atọ ka ha na-elekọta ọrụ ndị setrap*+ ahụ na-arụ. Ndị setrap a ga na-akọrọ ha otú ihe si aga, ka ihe ghara imebinahụ eze. Daniel so na mmadụ atọ a e mere ndị isi.+