-
Daniel 6:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ndị isi niile, ndị prifekt,* ndị setrap,* ndị ọkwá ha gbagotere ná ndị na-ejere eze ozi, nakwa ndị gọvanọ ekwekọrịtala ka eze tie iwu ka a ghara inwe onye ga-arịọ chi ọ bụla ma ọ bụ mmadụ ọ bụla ọzọ arịrịọ n’ime ụbọchị iri atọ ma e wepụ gịnwa, eze. Onye ọ bụla mere otú ahụ, a ga-atụba ya n’olulu ọdụm.+
-