-
Daniel 6:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ha wee gakwuru eze ma chetara ya iwu ahụ o tiri. Ha sịrị ya: “Eze, ọ̀ bụ na ị bịanyeghị aka n’iwu nke kwuru ka a ghara inwe onye ga-arịọ chi ọ bụla ma ọ bụ mmadụ ọ bụla ọzọ arịrịọ n’ime ụbọchị iri atọ ma e wepụ gịnwa, nakwa na a ga-atụba onye ọ bụla mere otú ahụ n’olulu ọdụm?” Eze zara ha, sị: “Ee, o doro anya na ọ bụ ihe e kwuru n’iwu ndị Midia na ndị Peshia, nke a na-anaghị agbanwe agbanwe.”+
-