-
Daniel 6:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 E wee buru otu nkume mechie ọnụ olulu ahụ. Eze jikwa mgbaaka o ji aka ihe akara nakwa mgbaaka ndị ọnụ na-eru n’okwu n’ọchịchị ya ji aka ihe akara kaa ya akara, ka a ghara ịgbanwe ihe e kpebiri a ga-eme Daniel.
-