Daniel 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze gawaziri n’obí ya. N’abalị ahụ, o righị ihe ọ bụla, o kweghịkwa ege egwú ọ bụla,* ụra agaghịkwa ya n’anya.*
18 Eze gawaziri n’obí ya. N’abalị ahụ, o righị ihe ọ bụla, o kweghịkwa ege egwú ọ bụla,* ụra agaghịkwa ya n’anya.*