-
Daniel 6:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe o rutewere n’olulu ahụ, ọ kpọrọ Daniel òkù. Olu o ji kpọọ Daniel gosiri na ihe merenụ wutere ya. Eze jụrụ Daniel, sị: “Daniel, ohu Chineke dị ndụ, Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile, ọ̀ napụtara gị n’ọnụ ọdụm?”
-