Daniel 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Eze Darayọs wee degara ndị niile, mba dị iche iche, na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’ebe niile n’ụwa, akwụkwọ ozi,+ sị: “Udo dịrị unu nke ukwuu!
25 Eze Darayọs wee degara ndị niile, mba dị iche iche, na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche, bụ́ ndị bi n’ebe niile n’ụwa, akwụkwọ ozi,+ sị: “Udo dịrị unu nke ukwuu!