Daniel 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M na-eti iwu ka ndị mmadụ na-atụ egwu Chineke Daniel n’ebe niile n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ Chineke dị ndụ, ọ na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi. A gaghị ebibi alaeze ya ebibi, ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+
26 M na-eti iwu ka ndị mmadụ na-atụ egwu Chineke Daniel n’ebe niile n’alaeze m.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ Chineke dị ndụ, ọ na-adịkwa ndụ ruo mgbe ebighị ebi. A gaghị ebibi alaeze ya ebibi, ọchịchị ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+