Daniel 6:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ na-anapụta ndị ya+ ma na-agbapụta ha. Ọ na-arụkwa ọrụ ebube ma na-eme ihe ndị dị ịtụnanya n’eluigwe nakwa n’ụwa,+ n’ihi na ọ napụtara Daniel n’aka ọdụm.”
27 Ọ na-anapụta ndị ya+ ma na-agbapụta ha. Ọ na-arụkwa ọrụ ebube ma na-eme ihe ndị dị ịtụnanya n’eluigwe nakwa n’ụwa,+ n’ihi na ọ napụtara Daniel n’aka ọdụm.”