Daniel 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Eze Belshaza+ nke Babịlọn, Daniel rọrọ nrọ ma hụ ọhụụ mgbe o dina n’àkwà ya.*+ O wee dee nrọ ahụ n’akwụkwọ.+ O dechara ihe niile ọ hụrụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Amụma Daniel, p. 129
7 N’afọ nke mbụ n’ọchịchị Eze Belshaza+ nke Babịlọn, Daniel rọrọ nrọ ma hụ ọhụụ mgbe o dina n’àkwà ya.*+ O wee dee nrọ ahụ n’akwụkwọ.+ O dechara ihe niile ọ hụrụ.