Daniel 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Nke mbụ yiri ọdụm,+ o nwekwara nku ugo.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe a kara ya nku. E si n’ala selie ya elu ma mee ka o jiri ụkwụ abụọ guzoro ka mmadụ, e mekwara ka o nwee* obi mmadụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Amụma Daniel, p. 131-132
4 “Nke mbụ yiri ọdụm,+ o nwekwara nku ugo.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe a kara ya nku. E si n’ala selie ya elu ma mee ka o jiri ụkwụ abụọ guzoro ka mmadụ, e mekwara ka o nwee* obi mmadụ.