Daniel 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka m nọ na-ele mpi ndị ahụ ma na-eche banyere ha, m hụrụ ka obere mpi ọzọ+ pulitere n’etiti ha. E fopụkwara mpi atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Lee, anya ndị yiri anya mmadụ dị n’obere mpi a, e nwekwara ọnụ dị na ya nke na-etu ọnụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 4 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 11, 14-1511/1/1993, p. 9 Amụma Daniel, p. 137-141
8 Ka m nọ na-ele mpi ndị ahụ ma na-eche banyere ha, m hụrụ ka obere mpi ọzọ+ pulitere n’etiti ha. E fopụkwara mpi atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Lee, anya ndị yiri anya mmadụ dị n’obere mpi a, e nwekwara ọnụ dị na ya nke na-etu ọnụ.+
7:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 4 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 11, 14-1511/1/1993, p. 9 Amụma Daniel, p. 137-141