Daniel 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Anọ m na-ele anya ruo mgbe a dọsara ocheeze dị iche iche. Onye Ochie ahụ+ wee nọdụ ọdụ.+ Uwe ya na-enwu ọcha ka snoo.+ Ntutu isi ya dị ka owu dị ọcha. Ocheeze ya bụ ire ọkụ ire ọkụ. Ụkwụ ocheeze ya bụ ọkụ na-ere ere.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:9 Ezigbo Ofufe, p. 36 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 6 2016, p. 5-6 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 188/15/2008, p. 1710/15/1995, p. 19-20 Amụma Daniel, p. 144
9 “Anọ m na-ele anya ruo mgbe a dọsara ocheeze dị iche iche. Onye Ochie ahụ+ wee nọdụ ọdụ.+ Uwe ya na-enwu ọcha ka snoo.+ Ntutu isi ya dị ka owu dị ọcha. Ocheeze ya bụ ire ọkụ ire ọkụ. Ụkwụ ocheeze ya bụ ọkụ na-ere ere.+
7:9 Ezigbo Ofufe, p. 36 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 6 2016, p. 5-6 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 188/15/2008, p. 1710/15/1995, p. 19-20 Amụma Daniel, p. 144