Daniel 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri si n’ihu ocheeze ya na-asọpụta.+ Puku kwuru puku ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi, iri puku kwuru iri puku ndị mmụọ ozi guzokwa n’ihu ya.+ Ụlọikpe a+ malitere ikpe ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:10 Ezigbo Ofufe, p. 36 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 6 2016, p. 5-6 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 1811/15/1998, p. 4-510/15/1995, p. 2010/1/1994, p. 11 Amụma Daniel, p. 144
10 Ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri si n’ihu ocheeze ya na-asọpụta.+ Puku kwuru puku ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi, iri puku kwuru iri puku ndị mmụọ ozi guzokwa n’ihu ya.+ Ụlọikpe a+ malitere ikpe ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche.
7:10 Ezigbo Ofufe, p. 36 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 6 2016, p. 5-6 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 1811/15/1998, p. 4-510/15/1995, p. 2010/1/1994, p. 11 Amụma Daniel, p. 144