Daniel 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ihe a bụ ihe o kwuru: ‘Banyere anụ ọhịa nke anọ ahụ, e nwere alaeze nke anọ nke ga-achị n’ụwa. Ọ ga-adị iche n’alaeze ndị nke ọzọ niile. Ọ ga-atapịa ụwa niile, zọpịa ya ma bibie ya.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:23 Amụma Daniel, p. 140
23 “Ihe a bụ ihe o kwuru: ‘Banyere anụ ọhịa nke anọ ahụ, e nwere alaeze nke anọ nke ga-achị n’ụwa. Ọ ga-adị iche n’alaeze ndị nke ọzọ niile. Ọ ga-atapịa ụwa niile, zọpịa ya ma bibie ya.+