Daniel 7:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma Ụlọikpe ahụ malitere ikpe ikpe. Ha wee napụ ya ọchịchị ya, ka e wee laa ya n’iyi ma bibie ya kpamkpam.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:26 Amụma Daniel, p. 144-145
26 Ma Ụlọikpe ahụ malitere ikpe ikpe. Ha wee napụ ya ọchịchị ya, ka e wee laa ya n’iyi ma bibie ya kpamkpam.+