Daniel 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M nọ na Shushan*+ bụ́ ebe obí eze dị,* n’ógbè* Ịlam,+ mgbe m nọ na-ahụ ihe na-eme n’ọhụụ ahụ. Mgbe m nọ na-ahụ ọhụụ ahụ, m nọ n’akụkụ ọwa mmiri dị na Yulaị. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:2 Amụma Daniel, p. 165-166
2 M nọ na Shushan*+ bụ́ ebe obí eze dị,* n’ógbè* Ịlam,+ mgbe m nọ na-ahụ ihe na-eme n’ọhụụ ahụ. Mgbe m nọ na-ahụ ọhụụ ahụ, m nọ n’akụkụ ọwa mmiri dị na Yulaị.