Daniel 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe m leliri anya, m hụrụ otu ebule+ nke guzo n’ihu ọwa mmiri ahụ. O nwere mpi abụọ.+ Mpi ya abụọ ahụ toro ogologo, ma otu ka ibe ya ogologo. Ọ bụ nke ahụ ka ogologo pulitere n’ikpeazụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Amụma Daniel, p. 166-167
3 Mgbe m leliri anya, m hụrụ otu ebule+ nke guzo n’ihu ọwa mmiri ahụ. O nwere mpi abụọ.+ Mpi ya abụọ ahụ toro ogologo, ma otu ka ibe ya ogologo. Ọ bụ nke ahụ ka ogologo pulitere n’ikpeazụ.+