Daniel 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otu obere mpi si n’otu n’ime mpi anọ ahụ pulite. Obere mpi a wee sie ezigbo ike. O chere ihu n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’Ala Mara Mma.*+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:9 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 20 Amụma Daniel, p. 170-173
9 Otu obere mpi si n’otu n’ime mpi anọ ahụ pulite. Obere mpi a wee sie ezigbo ike. O chere ihu n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’Ala Mara Mma.*+