13 M wee nụ ka otu onye nsọ na-ekwu okwu. Onye nsọ ọzọ jụrụ onye nke ahụ na-ekwu okwu, sị: “Olee mgbe ihe ahụ a hụrụ n’ọhụụ ga-adịru, ya bụ, ihe a hụrụ gbasara àjà a na-achụ mgbe niile nakwa gbasara mmehie nke na-eweta mbibi+ nakwa gbasara ụkwụ a ga-azọ ebe nsọ ahụ na ihe ndị dị n’eluigwe?”