-
Daniel 8:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe mụnwa, bụ́ Daniel, nọ na-ahụ ihe na-eme n’ọhụụ ahụ ma na-agbalị ka m ghọta ya, na mberede, m hụrụ onye yiri mmadụ ka o guzo m n’ihu.
-