Daniel 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M wee nụ olu mmadụ n’etiti ọwa mmiri Yulaị.+ Onye ahụ ji oké olu kwuo, sị: “Gebriel,+ mee ka onye a ghọta ihe ọ hụrụ.”+
16 M wee nụ olu mmadụ n’etiti ọwa mmiri Yulaị.+ Onye ahụ ji oké olu kwuo, sị: “Gebriel,+ mee ka onye a ghọta ihe ọ hụrụ.”+