Daniel 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ọ bịara nso n’ebe m guzo. Ma mgbe ọ bịara, ezigbo ụjọ jidere m nke na m gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. Ọ sịziri m: “Nwa nke mmadụ, ghọta na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:17 Amụma Daniel, p. 165
17 N’ihi ya, ọ bịara nso n’ebe m guzo. Ma mgbe ọ bịara, ezigbo ụjọ jidere m nke na m gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala. Ọ sịziri m: “Nwa nke mmadụ, ghọta na ọhụụ ahụ bụ maka oge ikpeazụ.”+