Daniel 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O kwuziri, sị: “M na-eme ka ị mara ihe ga-eme ná ngwụcha oge iwe Chineke, n’ihi na ihe a ga-eme n’oge a kara aka, ya bụ, n’oge ikpeazụ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:19 Amụma Daniel, p. 165
19 O kwuziri, sị: “M na-eme ka ị mara ihe ga-eme ná ngwụcha oge iwe Chineke, n’ihi na ihe a ga-eme n’oge a kara aka, ya bụ, n’oge ikpeazụ.+