Daniel 8:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ihe ga na-agaziri ya maka na o ji akọ na-aghọgbu ọtụtụ ndị. Ọ ga-ebuli onwe ya elu n’obi ya. Ọ ga-alakwa ọtụtụ ndị n’iyi n’oge obi ruru onye ọ bụla ala.* Ọ ga-amakwa Onyeisi ndị isi niile aka, ma ọ bụghị aka mmadụ ka a ga-eji bibie ya. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:25 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 2011/1/1993, p. 21 Amụma Daniel, p. 170-171, 176-177, 179, 285
25 Ihe ga na-agaziri ya maka na o ji akọ na-aghọgbu ọtụtụ ndị. Ọ ga-ebuli onwe ya elu n’obi ya. Ọ ga-alakwa ọtụtụ ndị n’iyi n’oge obi ruru onye ọ bụla ala.* Ọ ga-amakwa Onyeisi ndị isi niile aka, ma ọ bụghị aka mmadụ ka a ga-eji bibie ya.