Daniel 8:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Ihe e kwuru n’ọhụụ a ị hụrụ gbasara mgbede na ụtụtụ bụ eziokwu. Ma akọsala ihe ị hụrụ n’ọhụụ a* n’ihi na ọ bụ mgbe dị anya n’ọdịnihu* ka ọ ga-emezu.”+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:26 Amụma Daniel, p. 171
26 “Ihe e kwuru n’ọhụụ a ị hụrụ gbasara mgbede na ụtụtụ bụ eziokwu. Ma akọsala ihe ị hụrụ n’ọhụụ a* n’ihi na ọ bụ mgbe dị anya n’ọdịnihu* ka ọ ga-emezu.”+