Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, m chere ihu n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, kpee ekpere ma rịọsie ya arịrịọ ike. M bukwara ọnụ+ ma yiri ákwà iru uju, wụọkwa onwe m ntụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:3 Amụma Daniel, p. 182
3 N’ihi ya, m chere ihu n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, kpee ekpere ma rịọsie ya arịrịọ ike. M bukwara ọnụ+ ma yiri ákwà iru uju, wụọkwa onwe m ntụ.