Daniel 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Anyị egeghị ndị ohu gị bụ́ ndị amụma ntị,+ ndị gwara ndị eze anyị, ndị isi anyị, nna nna anyị hà, na ndị obodo anyị niile okwu n’aha gị.
6 Anyị egeghị ndị ohu gị bụ́ ndị amụma ntị,+ ndị gwara ndị eze anyị, ndị isi anyị, nna nna anyị hà, na ndị obodo anyị niile okwu n’aha gị.