Daniel 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O mezuru ihe o kwuru ga-eme anyị+ na ndị eze anyị bụ́ ndị chịrị anyị.* O mere ka nnukwu ọdachi dakwasị anyị. N’ụwa* niile, e nwebeghị ebe e mere ụdị ihe e mere na Jeruselem.+
12 O mezuru ihe o kwuru ga-eme anyị+ na ndị eze anyị bụ́ ndị chịrị anyị.* O mere ka nnukwu ọdachi dakwasị anyị. N’ụwa* niile, e nwebeghị ebe e mere ụdị ihe e mere na Jeruselem.+