Daniel 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọdachi a niile adakwasịla anyị otú e dere ya n’iwu Mosis.+ Ma anyị arịọbeghị gị, Jehova Chineke anyị, ka i meere anyị amara,* ebe ọ bụ na anyị ahapụbeghị ajọ omume anyị,+ anyị aghọtabeghịkwa eziokwu gị. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:13 Amụma Daniel, p. 183
13 Ọdachi a niile adakwasịla anyị otú e dere ya n’iwu Mosis.+ Ma anyị arịọbeghị gị, Jehova Chineke anyị, ka i meere anyị amara,* ebe ọ bụ na anyị ahapụbeghị ajọ omume anyị,+ anyị aghọtabeghịkwa eziokwu gị.