16 Jehova, ebe ọ bụ na ị na-eme ezi omume mgbe niile,+ biko, ka oké iwe ị na-ewesa obodo gị bụ́ Jeruselem, bụ́ ugwu nsọ gị, dajụọ, n’ihi na mmehie anyị na ihe ọjọọ nna nna anyị hà mere emeela ka ndị niile gbara anyị gburugburu jiri Jeruselem na ndị gị mere ihe ọchị.+