Daniel 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe m ka kpụ okwu a n’ọnụ ma na-ekpe ekpere ma na-ekwupụta mmehie m na mmehie ndị obodo m Izrel ma na-arịọ Jehova Chineke m arịrịọ ka o mee amara ma cheta ugwu nsọ ya,+
20 Mgbe m ka kpụ okwu a n’ọnụ ma na-ekpe ekpere ma na-ekwupụta mmehie m na mmehie ndị obodo m Izrel ma na-arịọ Jehova Chineke m arịrịọ ka o mee amara ma cheta ugwu nsọ ya,+